Presumption of guilt

Echiche nke ikpe mara bụ echiche ọ bụla dị ná mpaghara usoro ikpe ziri ezi na mmadụ bụ onye ikpe mara maka mpụ, dịka ọmụmaatụ echiche na onye a na-enyo enyo bụ onye ikpe mara ọ gwụla ma ọ bụ ruo mgbe egosiri na aka ya dị ọcha.[1]

  1. Raj Bhala. Modern GATT Law: A Treatise on the General Agreement on Tariffs and Trade. Sweet & Maxwell. 2005. Page 935.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy